Igbo Language Scheme of Work (Secondary)
Nke a bu ndepụta zuru ezu (BECE/NERDC) maka Igbo n’ụlọ akwụkwọ sekọndrị — asụsụ, edemede, omenala, ọgụgụ na ide, na nkwukọrịta.
-
AGHOTAAZA
- Igutali Igbo were were
- Igutali Igbo na ighota ihe a na-agụ
- Ikowali isi ihe a gụrụ
- Ikowa okwu ndị siri ike
- Iza ajụjụ ndị so ya
- Isiokwu dị iche iche dị ka iji mmadụ atụ atụmgbere, ịtọ mmadụ, wdg.
-
ASỤSỤ
- Njirimara na ọrụ asụsụ
- Ndịiche dị n’etiti asụsụ na ụzọ esi ezipụta ihe e bu n’uche
- Uru asụsụ bara onye na-asụ ya
- Ikowa ndị bụ ndị Igbo na asụsụ
- Izipụta ebe a na-asụ Igbo
- Igosi ụzọ dị iche iche e si ama ndị Igbo
Udaasụsụ Igbo na usoro odide Igbo- Udaume
- Mgbochiume
- Myirioùdaume
- Akaraedemede
- Nkebiokwu dị iche iche: keaha, kenkọwaa, kembụuzo, kenrụaka
- Mmebe ahịrịokwu nwere nkebiokwu
- Ngosi nkebiokwu n’ahịrịokwu
- Ihe bụ nkebiahịrị
- Nkebiahịrị dị iche iche
- Ngosi nkebiahịrị n’ahịrịokwu
- Nkọwa ihe bụ ahirimfe
- Mmebe ahirimfe
- Ahirimfe nkwe na nke njụ; nke ugbu a, nke gara aga, nke na-abịa
- Nkọwa akaraedemede
- Ụdị akaraedemede dị iche iche
- Itinye akaraedemede n’ahịrịokwu; uru akaraedemede bara
- Mkpuruedemede
- Akaraedemede
- Mkpoaha
- Ngwaá
- Nkọwaaha
- Njikọ
- Mbuuzo
- Nkwuwa
- Ọrụ dị iche iche “Na” na-arụ n’ahịrịokwu
- Ebe “Na” na-arụ ọrụ dị iche iche
- Ahịrịokwu na-egosipụta ọrụ “Na” (mbuuzo, njikọ, nnyemaka ngwaa, wdg.)
-
EDEMEDE
- Nkọwa edemede: nkebi edemede; okpuruokwu; nhazi edemede; asụsụ nka
- Edemede leta: ụdị leta; akụkụ dị iche iche; etu esi ahazi leta; ide ụdị leta dị iche iche
- Ekwumekwu: ihe dị iche iche ụmụaka na-eme n’ezinaụlọ; nrube isi na ndebe iwu — nkọwa na uru
- Ikpochapụ ụbiam na agụụ n’ala anyị: nkọwa; ihe kpatara ya; ụzọ mgbasa na mgbochi
-
Ahụike
- Ikwu ihe bụ ahụike; ụdị ọrịa; ihe na-ebute ọrịa; mgbochi ọrịa
-
Izu na ịṅụ ọgwụ aghara aghara
- Nkọwa ọgwụ; mgbe eji anu ọgwụ; onye kwesịị ide ọgwụ; ebe a zụta ọgwụ
- Nsogbu dị n’izu na anwụrụ ike
-
Otu nzuzo n’ụlọ akwụkwọ
- Ide edemede nduzi banyere otu nzuzo
- Ide edemede dị mfe gara n’usoro banyere otu nzuzo
- Izipụta nsogbu na-esite n’otu nzuzo ụlọ akwụkwọ
-
OMENALA
- Ikowa ndị bụ ndị Igbo na asụsụ ha: ebe dị iche iche bụ Ala Igbo na Naịjịrịa; ụzọ e si ama ndị Igbo; agbataobi; akụkọ banyere mmalite
- Nrụkọrịtara ọrụ na uru ya: nkọwa; usoro na iwu; uru na ọghọm
- Ikowa ụfọdụ omenala Igbo: ikele ekele; ịga ozi; nrube isi; iwa oji; ilu nwaanyi; iri ji; ile omugwo — myiri na ndịiche ha; uru/ọghọm; mgbanwe
- Ụdị ọrụ nwoke na nwanyị n’oge a: nkọwa na ndepụta
-
Ụlọakwụkwọ, Ezinaụlọ na Ụlọọrụ
- Ozi dị mfe gbasara klas na ama egwuregwu; gburugburu ezinaụlọ na ọrụ ndị dị iche iche
-
Iju na ịgwa mmadụ ihe
- Iju ajụjụ mfe; ịzi ozi; ịrịọ enyemaka; ide/iza ozi aririo
-
Nri na etu e si eri ya
- Aha nri Igbo na mkpụrụosisi; nri oge dị iche iche n’ụbọchị
- Ụzọ esi akpọ mmadụ oku nri na etu esi ajụ/kwe
- Ọrụ dị iche iche (ikwe aka, ịkwa akwa, wdg.); isi mma onwe
-
Uwe na etu e si eyi uwe
- Ihe dị iche iche a na-eyi n’ahụ; uwe emume dị iche iche
- Ntulekorita omenala Igbo gbasara uwe na akwa isi; idi ọcha onwe
-
Uri dị mfe na egwu egwuregwu
- Abụ ụmụaka; uri; egwuregwu dị mfe
-
Nkọwa dị mfe banyere nha na ọchà
- Nkọwa etu ihe dị na ole ha dị; ọchà ihe na ọchà mmadụ na gburugburu
-
Oge, oge afọ na ihu igwe
- Oge ubochi, izu, ọnwa, afọ; ọnọdụ ihu igwe; mgbe ọnwa/ọkụkụ/udummiri, wdg.
-
Izu na ire ahịa
- Nkwukọrịta okwu mfe gbasara ahịa (ahia, shopu, supa maketi)
-
Iga njem
- Nkwukọrịta okwu gbasara njem: okporo ọzọ, ụgbọ mmiri, okporo igwe, ụgbọelu
-
Ime nduzi ntuziaka mfe
- Kadinal point: Ugwu/mgbago, ndida, ọdịda anyanwu, elu/ala/azụ/ihu, aka nri/aka ekpe
-
Ihe ndị na-eme n’ezinaụlọ
- Alụmdi na nwunye/ịmụ nwa; omenala na-esochi; nkwadobe maka nwa ohuru; ilekọta nwanyị muru nwa
-
Akụkọ na Abụ
- Umu nkeke akụkọ; abụ na uri ndị dị mkpirikpi